Mak 15:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ha na-eso Jizọs ma na-ejere ya ozi+ mgbe ọ nọ na Galili. E nwekwara ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ nọ n’ebe ahụ bụ́ ndị ya na ha so gbagote Jeruselem. Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:41 Ụlọ Nche,8/15/2015, p. 30
41 Ha na-eso Jizọs ma na-ejere ya ozi+ mgbe ọ nọ na Galili. E nwekwara ọtụtụ ụmụ nwaanyị ndị ọzọ nọ n’ebe ahụ bụ́ ndị ya na ha so gbagote Jeruselem.