Mak 15:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Josef onye Arimatia bịara. O so ná ndị a na-akwanyere ùgwù n’ụlọikpe kacha elu nke ndị Juu.* Ọ nọkwa na-eche ka Alaeze Chineke bịa. Ọ katara obi gakwuru Paịlet ma rịọ ya ka e bunye ya ozu Jizọs.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:43 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2017, p. 17-19
43 Josef onye Arimatia bịara. O so ná ndị a na-akwanyere ùgwù n’ụlọikpe kacha elu nke ndị Juu.* Ọ nọkwa na-eche ka Alaeze Chineke bịa. Ọ katara obi gakwuru Paịlet ma rịọ ya ka e bunye ya ozu Jizọs.+