Mak 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ha si n’ili ahụ pụta, ha gbalagara. Ahụ́ nọ na-ama ha jijiji, ihe merenụ rikwara ha ọnụ. O nweghị onye ha gwara ihe ọ bụla n’ihi na egwu ji ha.*+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:8 Ụlọ Nche,9/1/2014, p. 15
8 Mgbe ha si n’ili ahụ pụta, ha gbalagara. Ahụ́ nọ na-ama ha jijiji, ihe merenụ rikwara ha ọnụ. O nweghị onye ha gwara ihe ọ bụla n’ihi na egwu ji ha.*+