-
Luk 3:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Burunụ ụzọ mịa mkpụrụ gosiri na unu echegharịala. Unu agwakwala onwe unu, sị, ‘Ebreham bụ nna anyị.’ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike isi na nkume ndị a mee ka Ebreham nweta ụmụ.
-