Luk 4:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ma mgbe chi bọrọ, ọ pụrụ gawa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị.+ Ma ìgwè mmadụ ahụ malitere ịchọ* ya, wee bịarute ebe ọ nọ. Ha gbalịkwara ka ọ ghara isi ebe ha nọ pụọ.
42 Ma mgbe chi bọrọ, ọ pụrụ gawa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị.+ Ma ìgwè mmadụ ahụ malitere ịchọ* ya, wee bịarute ebe ọ nọ. Ha gbalịkwara ka ọ ghara isi ebe ha nọ pụọ.