Luk 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe ha wụnyere ya, ha gbutere ọtụtụ azụ̀, nke mere na ụgbụ ha malitere ịdọka.+