Luk 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’oge ọzọ, ka Jizọs nọ n’otu n’ime obodo ndị ahụ, otu nwoke ekpenta zuru ahụ́ hụrụ ya, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, rịọ ya, sị: “Onyenwe anyị, ọ bụrụ na ị chọrọ, ị ga-emeli ka m dị ọcha.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:12 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 141-142 Ụlọ Nche,6/15/2015, p. 911/1/1994, p. 13 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 65
12 N’oge ọzọ, ka Jizọs nọ n’otu n’ime obodo ndị ahụ, otu nwoke ekpenta zuru ahụ́ hụrụ ya, gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, rịọ ya, sị: “Onyenwe anyị, ọ bụrụ na ị chọrọ, ị ga-emeli ka m dị ọcha.”+