Luk 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O wee gwa nwoke ahụ ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla. Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị, nyekwa ihe Mosis kwuru na onye ekpenta ga-enye ma ọ dị ọcha,+ ka e wee mara na a gwọọla gị.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:14 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 65
14 O wee gwa nwoke ahụ ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla. Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị, nyekwa ihe Mosis kwuru na onye ekpenta ga-enye ma ọ dị ọcha,+ ka e wee mara na a gwọọla gị.”+