Luk 5:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe ihe a mechara, Jizọs pụrụ hụ otu onye ọnaụtụ aha ya bụ Livaị ka ọ nọ ọdụ n’ebe a na-anakọta ụtụ. O wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:27 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 68
27 Mgbe ihe a mechara, Jizọs pụrụ hụ otu onye ọnaụtụ aha ya bụ Livaị ka ọ nọ ọdụ n’ebe a na-anakọta ụtụ. O wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+