Luk 5:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ha asị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-ekpesikwa ekpere ike. Otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme. Ma ndị na-eso ụzọ gị na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:33 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 70
33 Ha asị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-ekpesikwa ekpere ike. Otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme. Ma ndị na-eso ụzọ gị na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya.”+