Luk 7:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Mgbe onye Farisii ahụ kpọrọ Jizọs hụrụ ihe a, o kwuru n’obi ya, sị: “A sị na nwoke a bụ onye amụma n’eziokwu, ọ gaara ama onye na-ebitụ ya aka, marakwa ụdị nwaanyị ọ bụ, na ọ bụ onye mmehie.”+
39 Mgbe onye Farisii ahụ kpọrọ Jizọs hụrụ ihe a, o kwuru n’obi ya, sị: “A sị na nwoke a bụ onye amụma n’eziokwu, ọ gaara ama onye na-ebitụ ya aka, marakwa ụdị nwaanyị ọ bụ, na ọ bụ onye mmehie.”+