Luk 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe obere oge gachara, ọ gara n’obodo ukwu na n’obodo nta dị iche iche, na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke.+ Ndịozi ya iri na abụọ sokwa ya, Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 16
8 Mgbe obere oge gachara, ọ gara n’obodo ukwu na n’obodo nta dị iche iche, na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke.+ Ndịozi ya iri na abụọ sokwa ya,