-
Luk 8:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 ha na ụmụ nwaanyị ụfọdụ a gwọrọ ọrịa dị iche iche, chụpụkwa ndị mmụọ ọjọọ ji ha. Ụmụ nwaanyị ndị ahụ bụ: Meri onye a na-akpọ Magdalin, onye mmụọ ọjọọ asaa si n’ahụ́ ya pụta,
-