Luk 8:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma mgbe Jizọs pụtara n’elu ala, ya na otu nwoke mmụọ ọjọọ ji, nke si n’obodo ahụ, zuru n’ụzọ. Ọ dịkwala anya nwoke ahụ na-eyibeghị ákwà. Ọ naghịkwa anọ n’ụlọ, kama ọ na-anọ ebe a na-eli ozu.*+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:27 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 114 Ụlọ Nche,7/15/1992, p. 6
27 Ma mgbe Jizọs pụtara n’elu ala, ya na otu nwoke mmụọ ọjọọ ji, nke si n’obodo ahụ, zuru n’ụzọ. Ọ dịkwala anya nwoke ahụ na-eyibeghị ákwà. Ọ naghịkwa anọ n’ụlọ, kama ọ na-anọ ebe a na-eli ozu.*+