Luk 8:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ma mmadụ niile nọ na-ebe ákwá, na-eti aka n’obi, na-eru uju maka na ọ nwụọla. O wee sị ha: “Kwụsịnụ ibe ákwá,+ n’ihi na ọ nwụghị anwụ, kama ọ na-ehi ụra.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:52 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 118
52 Ma mmadụ niile nọ na-ebe ákwá, na-eti aka n’obi, na-eru uju maka na ọ nwụọla. O wee sị ha: “Kwụsịnụ ibe ákwá,+ n’ihi na ọ nwụghị anwụ, kama ọ na-ehi ụra.”+