Luk 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma mgbe ìgwè mmadụ ahụ matara, ha chọọrọ ya gawa. Ọ nabatakwara ha nke ọma, malite ịgwa ha gbasara Alaeze Chineke. Ọ gwọkwara ndị ahụ́ na-adịghị.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:11 Ụlọ Nche,2/15/2000, p. 2111/1/1994, p. 14
11 Ma mgbe ìgwè mmadụ ahụ matara, ha chọọrọ ya gawa. Ọ nabatakwara ha nke ọma, malite ịgwa ha gbasara Alaeze Chineke. Ọ gwọkwara ndị ahụ́ na-adịghị.+