Luk 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma, Onyenwe anyị sịrị ya: “Ndị ihu abụọ,+ ò nwere onye n’ime unu na-anaghị atọpụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya n’ụlọ anụ n’Ụbọchị Izu Ike ma kpụrụ ya gaa ka o nye ya mmiri?+
15 Ma, Onyenwe anyị sịrị ya: “Ndị ihu abụọ,+ ò nwere onye n’ime unu na-anaghị atọpụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya n’ụlọ anụ n’Ụbọchị Izu Ike ma kpụrụ ya gaa ka o nye ya mmiri?+