Luk 14:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, ha niile malitere ikwu ihe mere na ha agaghị abịali.+ Onye mbụ sịrị ya, ‘Azụrụ m ubi. M ga-aga hụ ya. Biko, ewela iwe. Agaghị m abịali.’ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:18 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 194-195
18 Ma, ha niile malitere ikwu ihe mere na ha agaghị abịali.+ Onye mbụ sịrị ya, ‘Azụrụ m ubi. M ga-aga hụ ya. Biko, ewela iwe. Agaghị m abịali.’