Luk 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kpacharanụ anya. Ọ bụrụ na nwanna gị emehie gị, dụọ ya ọdụ.+ Ọ bụrụkwa na o chegharịa, gbaghara ya.+
3 Kpacharanụ anya. Ọ bụrụ na nwanna gị emehie gị, dụọ ya ọdụ.+ Ọ bụrụkwa na o chegharịa, gbaghara ya.+