Luk 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala n’ụkwụ Jizọs, na-ekele ya. Ọ bụkwa onye Sameria.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),2/2019, p. 14