Luk 17:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 ndị mmadụ nọ na-eri, na-aṅụ, ụmụ nwoke ana-alụ nwaanyị, a na-ekekwa ụmụ nwaanyị di ruo ụbọchị Noa banyere n’ụgbọ,+ Iju Mmiri abịa bibie ha niile.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:27 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 218-219
27 ndị mmadụ nọ na-eri, na-aṅụ, ụmụ nwoke ana-alụ nwaanyị, a na-ekekwa ụmụ nwaanyị di ruo ụbọchị Noa banyere n’ụgbọ,+ Iju Mmiri abịa bibie ha niile.+