Luk 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ị manụ ihe ndị e nyere n’iwu: ‘Akwala iko,+ egbula mmadụ,*+ ezula ohi,+ agbala akaebe ụgha,+ sọpụrụ nne gị na nna gị.’”+
20 Ị manụ ihe ndị e nyere n’iwu: ‘Akwala iko,+ egbula mmadụ,*+ ezula ohi,+ agbala akaebe ụgha,+ sọpụrụ nne gị na nna gị.’”+