Luk 18:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Pita wee sị ya: “Ma anyị ahapụla ihe niile anyị nwere soro gị.”+