Luk 18:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 O wee hụwa ụzọ ozugbo. Ọ malitekwara iso ya,+ na-eto Chineke. Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ihe merenụ, ha toro Chineke.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:43 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 230
43 O wee hụwa ụzọ ozugbo. Ọ malitekwara iso ya,+ na-eto Chineke. Mgbe ndị ahụ niile hụrụ ihe merenụ, ha toro Chineke.+