Luk 19:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ọ nọgidekwara na-ezi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi ndị Juu nọ na-achọ igbu ya.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:47 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 240
47 Ọ nọgidekwara na-ezi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi ndị Juu nọ na-achọ igbu ya.+