Luk 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’aka mmadụ,’ ndị a niile ga-atụ anyị nkume, n’ihi na ha kweere na Jọn bụ onye amụma.”+
6 Ma ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’aka mmadụ,’ ndị a niile ga-atụ anyị nkume, n’ihi na ha kweere na Jọn bụ onye amụma.”+