-
Luk 20:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Mgbe ndị ọrụ ubi ahụ hụrụ ya, ha gwara ibe ha, sị, ‘Ọ bụ onye a ga-eketa ubi a. Ka anyị gbuo ya, ka ihe ọ ga-eketa bụrụzie nke anyị.’
-