-
Luk 20:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ha wee sị ya: “Onye Ozizi, anyị ma na ihe ị na-ekwu na ihe ị na-ezi bụ eziokwu, ị naghịkwa ele mmadụ anya n’ihu, kama ihe ị na-akụzi banyere Chineke bụ eziokwu.
-