Luk 24:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ya ajụọ ha, sị: “Ihe ndị dị ka gịnị?” Ha asị ya: “Ihe ndị gbasara Jizọs onye Nazaret.+ Ọ bụ onye amụma. Okwu ya na ọrụ ebube ndị ọ rụrụ masịkwara Chineke na mmadụ niile.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:19 Bịaruo Jehova Nso, p. 89-93, 96
19 Ya ajụọ ha, sị: “Ihe ndị dị ka gịnị?” Ha asị ya: “Ihe ndị gbasara Jizọs onye Nazaret.+ Ọ bụ onye amụma. Okwu ya na ọrụ ebube ndị ọ rụrụ masịkwara Chineke na mmadụ niile.+