Jọn 1:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Amaghịdị m ya. Ma, Onye zitere m ka m jiri mmiri na-eme baptizim sịrị m: ‘Onye ọ bụla ị hụrụ ka mmụọ nsọ bịakwasịrị ma dịgide n’isi ya,+ ọ bụ ya bụ onye ji mmụọ nsọ eme baptizim.’+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:33 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 34
33 Amaghịdị m ya. Ma, Onye zitere m ka m jiri mmiri na-eme baptizim sịrị m: ‘Onye ọ bụla ị hụrụ ka mmụọ nsọ bịakwasịrị ma dịgide n’isi ya,+ ọ bụ ya bụ onye ji mmụọ nsọ eme baptizim.’+