Jọn 1:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Jizọs gwaziri ya, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na unu ga-ahụ ka eluigwe meghere, ndị mmụọ ozi Chineke ana-arịgo ma na-arịdakwute Nwa nke mmadụ.”+
51 Jizọs gwaziri ya, sị: “N’eziokwu, ana m asị unu na unu ga-ahụ ka eluigwe meghere, ndị mmụọ ozi Chineke ana-arịgo ma na-arịdakwute Nwa nke mmadụ.”+