Jọn 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jizọs mere ihe a na Kena nke dị na Galili. Ọ bụ ya bụ ọrụ ebube mbụ ọ rụrụ.* O si otú a mee ka ebube ya pụta ìhè.+ Ndị na-eso ụzọ ya wee nwee okwukwe n’ebe ọ nọ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 43
11 Jizọs mere ihe a na Kena nke dị na Galili. Ọ bụ ya bụ ọrụ ebube mbụ ọ rụrụ.* O si otú a mee ka ebube ya pụta ìhè.+ Ndị na-eso ụzọ ya wee nwee okwukwe n’ebe ọ nọ.