Jọn 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ifufe na-efega n’ebe ọ chọrọ, ị na-anụkwa ụda ya. Ma ị naghị ama ebe o si abịa na ebe ọ na-aga. Otú a ka ọ dị onye ọ bụla e si ná mmụọ nsọ mụọ.”+
8 Ifufe na-efega n’ebe ọ chọrọ, ị na-anụkwa ụda ya. Ma ị naghị ama ebe o si abịa na ebe ọ na-aga. Otú a ka ọ dị onye ọ bụla e si ná mmụọ nsọ mụọ.”+