-
Jọn 3:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 N’eziokwu, ana m asị gị na ihe anyị ma ka anyị na-ekwu, ihe anyị hụkwara ka anyị na-agba àmà ya. Ma unu anaghị anabata àmà anyị na-agba.
-