Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụ ya mere ndị Juu ji chọsiwe ike igbu ya, ọ bụghị naanị maka na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike, kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:18 Atọ n’Ime Otu, p. 24
18 Ọ bụ ya mere ndị Juu ji chọsiwe ike igbu ya, ọ bụghị naanị maka na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike, kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+