Jọn 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha wee jụọ ya, sị: “Olee ebe Nna gị nọ?” Jizọs zara, sị: “Unu amaghị m, unu amaghịkwa Nna m.+ Ọ bụrụ na unu ma m, unu gaara amakwa Nna m.”+
19 Ha wee jụọ ya, sị: “Olee ebe Nna gị nọ?” Jizọs zara, sị: “Unu amaghị m, unu amaghịkwa Nna m.+ Ọ bụrụ na unu ma m, unu gaara amakwa Nna m.”+