Jọn 8:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Enwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu banyere unu nakwa ikpe ndị m ga-ekpebi. N’eziokwu, Onye zitere m na-ekwu eziokwu. Ọ bụkwa ihe ndị m nụrụ n’ọnụ ya ka m na-ekwu n’ụwa.”+
26 Enwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu banyere unu nakwa ikpe ndị m ga-ekpebi. N’eziokwu, Onye zitere m na-ekwu eziokwu. Ọ bụkwa ihe ndị m nụrụ n’ọnụ ya ka m na-ekwu n’ụwa.”+