Jọn 9:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ zara, sị: “Nwoke ahụ a na-akpọ Jizọs gwọkọtara ájá tee m n’anya ma sị m, ‘Gaa na Siloam saa anya gị.’+ M wee gaa saa anya m, hụwa ụzọ.”
11 Ọ zara, sị: “Nwoke ahụ a na-akpọ Jizọs gwọkọtara ájá tee m n’anya ma sị m, ‘Gaa na Siloam saa anya gị.’+ M wee gaa saa anya m, hụwa ụzọ.”