Jọn 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụfọdụ ndị Farisii malitere ịsị: “Ọ bụghị Chineke zitere nwoke a n’ihi na ọ naghị edebe Ụbọchị Izu Ike.”+ Ndị ọzọ sịrị: “Olee otú onye mmehie ga-esi na-arụ ụdị ọrụ ebube* ndị ahụ?”+ N’ihi ya, ha kewara.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:16 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 166-167 Ụlọ Nche,4/1/1993, p. 14
16 Ụfọdụ ndị Farisii malitere ịsị: “Ọ bụghị Chineke zitere nwoke a n’ihi na ọ naghị edebe Ụbọchị Izu Ike.”+ Ndị ọzọ sịrị: “Olee otú onye mmehie ga-esi na-arụ ụdị ọrụ ebube* ndị ahụ?”+ N’ihi ya, ha kewara.+