Jọn 9:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Jizọs sịrị ha: “Ọ bụrụ na unu kpuru ìsì, unu agaraghị abụ ndị mmehie. Ma ugbu a, unu na-asị, ‘Anyị na-ahụ ụzọ.’ A gaghị agbaghara unu mmehie unu.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:41 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 168
41 Jizọs sịrị ha: “Ọ bụrụ na unu kpuru ìsì, unu agaraghị abụ ndị mmehie. Ma ugbu a, unu na-asị, ‘Anyị na-ahụ ụzọ.’ A gaghị agbaghara unu mmehie unu.”+