Jọn 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Tọmọs, onye a na-akpọ Ejima, wee gwa ndị na-eso ụzọ ibe ya, sị: “Ka anyị gaakwa, ka anyị soro Jizọs nwụọ.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:16 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 211 Ụlọ Nche,8/1/2010, p. 14
16 Tọmọs, onye a na-akpọ Ejima, wee gwa ndị na-eso ụzọ ibe ya, sị: “Ka anyị gaakwa, ka anyị soro Jizọs nwụọ.”+