Jọn 11:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Jizọs sụrụ ude ọzọ, ya abịa n’ili* ahụ. N’eziokwu, ili* ahụ bụ ọgba, e jikwa nkume dọchie ọnụ ya. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:38 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 30