Jọn 11:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ndị isi nchụàjà na ndị Farisii kpọkọtara ndị Sanhedrin* ma kwuo, sị: “Gịnị ka anyị ga-eme n’ihi na nwoke a na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube?*+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:47 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 215 Ụlọ Nche,1/15/2006, p. 11-12
47 Ndị isi nchụàjà na ndị Farisii kpọkọtara ndị Sanhedrin* ma kwuo, sị: “Gịnị ka anyị ga-eme n’ihi na nwoke a na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube?*+