Jọn 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Tupu Ememme Ngabiga eruo, Jizọs ma na oge ọ ga-ahapụ ụwa lakwuru Nna ya eruola.+ Ebe ọ bụ na ọ hụrụ ndị nke ya nọ n’ụwa n’anya, ọ hụrụ ha n’anya ruo ọgwụgwụ.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:1 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 161-162 Ụlọ Nche,3/1/1992, p. 17
13 Tupu Ememme Ngabiga eruo, Jizọs ma na oge ọ ga-ahapụ ụwa lakwuru Nna ya eruola.+ Ebe ọ bụ na ọ hụrụ ndị nke ya nọ n’ụwa n’anya, ọ hụrụ ha n’anya ruo ọgwụgwụ.+