Jọn 16:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ụbọchị ahụ, unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla. N’eziokwu, ana m asị unu na ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:23 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 1 2021 p. 10 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 17
23 N’ụbọchị ahụ, unu agaghị ajụ m ajụjụ ọ bụla. N’eziokwu, ana m asị unu na ọ bụrụ na unu arịọ Nna m ihe ọ bụla,+ ọ ga-enye ya unu n’aha m.+