Jọn 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ gbaara ọsọ bịakwute Saịmọn Pita na onye ọzọ ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye Jizọs hụrụ n’anya.+ O wee sị ha: “Ha ebupụla Onyenwe anyị n’ili,+ anyị amaghịkwa ebe ha dọsara ya.” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:2 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 304 Ụlọ Nche,11/15/1990, p. 11-12
2 Ọ gbaara ọsọ bịakwute Saịmọn Pita na onye ọzọ ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye Jizọs hụrụ n’anya.+ O wee sị ha: “Ha ebupụla Onyenwe anyị n’ili,+ anyị amaghịkwa ebe ha dọsara ya.”