Jọn 20:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe ụbọchị asatọ gachara, ndị na-eso ụzọ ya zukọtara ọzọ n’ime ụlọ, Tọmọs sokwa ha nọrọ. N’agbanyeghị na a kpọchichara ụzọ akpọchi, Jizọs bịara ma guzoro n’etiti ha, sị: “Udo dịrị unu.”+
26 Mgbe ụbọchị asatọ gachara, ndị na-eso ụzọ ya zukọtara ọzọ n’ime ụlọ, Tọmọs sokwa ha nọrọ. N’agbanyeghị na a kpọchichara ụzọ akpọchi, Jizọs bịara ma guzoro n’etiti ha, sị: “Udo dịrị unu.”+