Jọn 21:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ na-agba àmà a banyere ihe ndị a, ọ bụkwa ya dere ihe ndị a. Anyị makwa na àmà ya bụ eziokwu.
24 Ọ bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ na-agba àmà a banyere ihe ndị a, ọ bụkwa ya dere ihe ndị a. Anyị makwa na àmà ya bụ eziokwu.