Jọn 21:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’eziokwu, e nwekwara ọtụtụ ihe ndị ọzọ Jizọs mere. Ọ bụrụ na e dechaa ha niile, echeghị m na ụwa ga-aba akwụkwọ mpịakọta ndị e ji dee ha.+
25 N’eziokwu, e nwekwara ọtụtụ ihe ndị ọzọ Jizọs mere. Ọ bụrụ na e dechaa ha niile, echeghị m na ụwa ga-aba akwụkwọ mpịakọta ndị e ji dee ha.+