Ọrụ Ndịozi 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, e buliri ya elu ka ha nọ na-ele anya, ígwé ojii kpuchikwara ya, nke mere na ha enweghịzi ike ịhụ ya anya.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 11
9 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, e buliri ya elu ka ha nọ na-ele anya, ígwé ojii kpuchikwara ya, nke mere na ha enweghịzi ike ịhụ ya anya.+